Lilian Nneji – Lyrics Jesus Nke Nazareth

INSTRUMENTS:

Ewerem chukwu dimma eh
(I have a good God)
Ewerem chukwu dinso eh
(I have a Holy God)
Ewerem chukwu dimma eh
(I have a good God)
Jehovah bu aha huh
(Jehovah is his name)
Chukwu na eme mma eh /2x
(The God who does good)

CHOIR:
Jesus nke Nazareth le (Jesus of Nazareth)
Nke Nazareth
(Of Nazareth)
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Odumebo Judah nke Nazareth le (Lion of the tribe of Judah of Nazareth)
Nke Nazareth (Of Nazareth)
Igbe na eche ndu nke Nazareth le (My protector of Nazareth)
Nke Nazareth (of Nazareth)
Onye na eme mma nke Nazareth le (The good God of Nazareth)
Nke Nazareth (Of Nazareth)
Ewo Jesus nke Nazareth le (Oh Jesus of Nazareth)
Nke Nazareth (Of Nazareth)
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth (oh Jesus of Nazareth)
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth (Of Nazareth)

INSTRUMENTS:

VERSE 1:
Ike mo (my strength), you are my rock eh
Ike mo (my strength), you are my source eh
You’re good
You’re kind
Jesus, you are great o

Ike mo (my strength), you are my rock eh
Eze (King) you are my source eh
Ebube Dam (Glorious God)
Onye na eme mma eh (He who does good)
Agu na eche mba eh o (Protector)

CHOIR:
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Odumebo Judah nke Nazareth le
Nke Nazareth
Igbe na eche ndu nke Nazareth le
Nke Nazareth
Onye na eme mma nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth

INSTRUMENTS:

VERSE 2:
Chukwu onye bi Ebere (Good-hearted God)
Daddy mo (my father), mmalite nogugu eh (beginning and ending)
Jesus onye na eze ekepere (Jesus Answering Prayers)
Papa mo (my papa), riwa otito (Receive my praise)
Nara ekele mo (Accept my thanks)
Answer: ahhh
Nara otito mo (Accept my praise)
Answer: ahhh
Nara mbulu elu eh (Accept the fact that you lift yourself up)
Answer: ahhh
Chukwu oma meh (Good God)
Answer: ahhh
Nara ekele mo
Answer: ahhh
Nara otito mo
Answer: ahhh
Nara mbulu elu eh
Answer: ahhh

CHOIR:
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Odumebo Judah nke Nazareth le
Nke Nazareth
Igbe na eche ndu nke Nazareth le
Nke Nazareth
Onye na eme mma nke Nazareth le
Nke Nazareth
Odumebo Judah nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Onye na eme mma nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth

INSTRUMENTS:

CHOIR:
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Odumebo Judah nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Onye na abia ozo nke(king who will soon come)Nazareth le
Nke Nazareth
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Odumebo Judah nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Odumebo Judah nke Nazareth le
Nke Nazareth
Onye na eme mma nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth
Odumebo Judah nke Nazareth le
Nke Nazareth
Ewo Jesus nke Nazareth le
Nke Nazareth

Copy URL Copied URL

Check Also

Abefe – Orekelewa – Six9ja

Join the Sixja Telegram channel Get the latest music updates instantly. Sign up now …

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *